[Verse 1]
Like the moon and the sun
She is worth more than gold
Like the stars in the sky
She is worth more than diamonds
She is worth more than silver
Special kind of woman
[Hook]
Imamma ya bu agwa ya
Ngozi chukwu bu nke ya
She is a virtuous woman
Maka na ezi nwanyi di uko
[Verse 2]
She is very strong
A woman of dignity
She is prayerful
A woman of substance
She is so blessed
Her beauty na evidence
Ogoni di mma
Na akwu nu di ya na iru
Obi di ya
Ugobe oyibo nwa (nnoo)
Nwanyi manaria
Onye oma muoo
Si mu ji sie ike na oru
Emesie o ga adi mma
[Hook]
Imamma ya bu agwa ya
Ngozi chukwu bu nke ya
She is a virtuous woman
Maka na ezi nwanyi di uko
[Bridge]
So beautiful
Oh yeah
Thank G*d I found you
[Hook]
Imamma ya bu agwa ya
Ngozi chukwu bu nke ya
She is a virtuous woman
Maka na ezi nwanyi di uko
Imamma ya bu agwa ya
Ngozi chukwu bu nke ya
She is a virtuous woman
Maka na ezi nwanyi di uko
No comments:
Post a Comment